Popu Obumneme Odonwodo (May 7, 1984 - April 10, 2024), nke a maara nke ọma dị ka Junior Pope, bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri. Ọ malitere ọrụ ya na afor puku abụọ na isii , na-apụta na ihe nkiri Secret Adventures nke afọ puku abụọ na asaa, tinyere ihe nkiri Bitter Generation (2010).
Developed by StudentB